HOME

WAEC

NECO

NABTEB

IJMB

JUPEB


WAEC & NECO GCE SUBSCRIPTION IS ONGOING!

Contact: Mrs Confidence
07086711922 | 07086711922

JOIN UNITYANSWER IN ALL O'LEVEL & A'LEVEL EXAMINATIONS:- We Are Giving You The Original Copies of the Questions and Our one-time Accurate & Authentic Solutions📍

Our 2026/2027 Exam Runs Subscription Prices
All Science Subjects + Practicals Cost ₦39,500
All Art Subjects Cost ₦30,000
All Commercial Subjects Cost ₦30,000
All Webmaster & School Owners cost ₦60,000
HTML Table with Border
2026 WAEC EXPO RUNS 2026 NECO EXPO RUNS NABTEB 2026 EXPO RUNS
Click Here To Subscribe For 2026/2027 Waec Exam Expo Runs
Click Here To Subscribe For 2026/2027 Neco Exam Expo Runs
Click Here To Subscribe For 2026/2027 Nabteb Exam Expo Runs
WAEC & NECO GCE SUBSCRIPTION IS ONGOING

« | »

UNITYANSWER – 2026 WAEC GCE IGBO LANGUAGE QUESTIONS AND ANSWERS

2026 WAEC GCE IGBO THEORY ANSWER

NKEJI A: EDEMEDE

  • Edemede Nkọwa: Dee edemede gbasara otu obodo i bi ma ọ bụ biri na ya.
  • Leta Nwoke/Nwaanyị: E nweegharị ihe na-eme n’ezinụlọ unu; dee akwụkwọ ozi (leta) gakuru nwanne gị nwaanyị buralu na mba ọzọ, kọwaara ya ihe kpatara o ji dị mkpa ka ezinụlọ nwee ezigbo njikọ.
  • Mkpọrịtaụka / Mkpịta-aka: Ndị ntorobịa na-agbagha mba ofesi. Dee mkpọrịtaụka dị n’etiti mmadụ abụọ gbasara uru na ọghọm dị na ya.

==========================

NKEJI B: UTỌASỤSỤ NA OMENALA

(1) Ụtọasụsụ:

(1a) Gịnị bụ Olumba: Olumba bụ usoro asụsụ dị iche iche a na-asụ n’akụkụ obodo dị iche iche n’ala Igbo nke pụrụ iche na nkemfe tupu e nwee Igbo Izugbe.

(1b) Depụta ụzọ abụọ asụsụ Igbo Izugbe siri dị iche na chiizị olumba iche iche: Igbo Izugbe bụ nke e ji ede akwụkwọ ma na-akụzi n’ụlọ akwụkwọ, ebe olumba gbasara naanị otu mpaghara obodo.

==========================

(2) Omenala:

(2a) Gini bu aru?
Aru bu ihe ojoo mmadu mere megide ala. O bu omume ruru unyi nke na-emeru ala, nke omenala Igbo kwuru na ya bu nso. Onye mere aru emeru Ala, oburu na o sachaghi ya, ala ga-ata ya ahu hu.

(2b) Desita aru ano zuru Igbo onu.
1. Igbu mmadu – mmadu igbu ibe ya
2. Ime nwanyi di ime – mgbe nwoke luru nwanyi di ime, ma o bu nwoke na nwanyi ndi na-alughi di na nwunye idina
3. Nwanne idina nwanne – nwoke na nwanne ya nwanyi idina, ma o bu nwanyi na nwanne ya nwoke
4. Izu ohi ji / Izu ohi n’ubi – izu ji n’obi ma o bu izu ihe ubi
5. Idina nwoke na nwoke ma o bu nwanyi na nwanyi
6. Nwoke iti nwunye ya ihe mgbe o di ime.

OR

  • (a) Arụ bụ ihe ọjọọ mmadụ mere megide ala. Ọ bụ omume ruru unyi nke na-emeru ala, nke omenala Igbo kwuru na ya bụ nso.

 

  • (b) Ihe anọ bụ arụ zuru ala Igbo ọnụ:
    1. Igbu mmadu: Mmadụ igbu ibe ya kpachaara anya.
    2. Izu ohi ji: Izu ji n’ọba ma ọ bụ n’ubi.
    3. Nwanne idina nwanne: Nwoke na nwanne ya nwaanyị mmekọ nwoke na nwaanyị.
    4. Idina nwunye mmadu: Mmekọrịta na-ezighi ezi n’etiti nwoke na nwunye di ọzọ.

===========================

Questions Papers 👇

Categories: Waec GCE

There is love in sharing

0 Responses

Leave a Reply

« | »




Marquee Tag
Www.UnityAnswer.com Write & Pass All O'level and A'level Exams

You are not allowed to copy this post, please ask Mrs Confidence for the original copies👌